Adventị̀ bụ̀ oge pụrụ iche ná-édugá n’ememe Ekeresimesi nke ná-ényé anyị ohere ịtụgharị-uche n’ihe ọmụmụ Jizọs pụtarà nye anyị.
Ihe ọbụla ị bù abata n’oge a, ma ọ bụ̀ ọṅụ, nchegbu, iru uju, ma ọ bụ̀ olileanya, ò nweghị oge ka mma karịa nke a iji wèré ha niile bịakwute Chineke.
Akwụkwọ Nsọ Eduziri Eduzi bụ̀ otu ụzọ isi mee nke ahụ. Kwa ụbọchị, ị gà-ànatá nkuzi dị mkpirimkpi, ntụgharị uche, na ekpere. Ma taa, BibleProject nà-amalitere anyị Adventị̀.
Taa, bịa dị ka ị dị, ma wèré nkeji ise kwụsị nwa oge wee sòró Chineke nọkọọ.
Mepee Akwụkwọ Nsọ Eduziri Eduzi
This post is also available in:
